Prospa Ochimana is a gospel music minister, worship leader, songwriter and music director.
He is a native of Kogi State, Nigeria.
Prospa (Tytman) is the convener of the yearly Festival of Grace worship concert (FoG) which has featured notable names like Freke Umoh, Chris Morgan, Psalm Ebube, Elijah Oyelade and many more.
He is famed for his acclaimed worship anthem “Ekwueme” featuring Osinachi Nwachukwu.
EKWUEME...!!! LYRICS
onye nwe anyi,
ezitewo, ndi nmozi ya ka ha noyelu anyi
Ekwueme ! Ekwueme !! (2X)
You are the living God o!
Eze, no one like you.
Ekwueme ! Ekwueme !! (2x)
You are the living God o!
Eze, no one like you.
Verse:
You’re my Healer ,
you’re my Keeper
My Restorer
My LifeGiver
You are the living God o!
Eze no one like YOU
No one can do me like you do
No one can touch me like you do, God!
You are the living God o!
Eze no one like YOU
You picked me from the miry clay, set my
feet on the rock to
stay
U’re My Promoter
You’re My Defender
You are the Living God o!
Eze, No One like you
Osinachi Nwachukwu
Okechi e nnukwu chi 2x
nani gi bu ome okachie
Nani ihe ikwuru bu ihe ina eme
Omo okachie nnukwu chi
amama amasi amasi
Olori ihe loro ihe loro enti
Agu bata Ohia Mgbada awara Oso
Ekwueme, so gi bu Ekwueme
Ihe ikwuru bu ihe ina eme
ihe ikara bu ihe ina eme
Obu onye n’ekwu ma chim kwuchasia
Obu Onye N’aturu chim uka chukwu
inweghi mgbanwe chukwu ebighebi e
inweghi onyiri amama amasi amasi
Ebube dike, Okechi, Ekwueme, ihe ikwu
k’ina eme
Oloro Ihe loro ihe loro
enyi kpuru odumu n’ one
Oke nmanwu n’eta Onwe ya
Ogbara nkiti Okwu biri n’ onu ya
Echeta obi esie ike
gaga n’ ogwu
Amama amasi amasi
Oje n’ nmuo, Oje na madu chukwu Oma
Obata Uzo adi mma,
Ebube dike (x4)
Ekwueme!!!
Ekwueme, Ekwueme (x3)
Ikuku ama n’oha, Chi obi oma,
Ekwememe, Ogaraya ngada nga,
Obata Uzo adi mma, Chukwu Oluebube.
Ekwueme, i bu Ekwuwme
O bu onye ga aturu m ka Chukwu oma?
O bu onye ga ekwu ma ekwuchasie, Chukwu
Ebube?
Nani Gi bu Ekwuwme, Ihe i kara bu ihe i
na-eme
Ekwueme, i bu Ekwuwme
Oke mmiri nke n’ebu ogbe,
Ebihebi Eligwe, Oke mmuonwu n’eti onye
ya,
Obata Uzo adi mma,
Chukwu eh (x5)
ah, Ekwueme
E netawo m obi Chukwu oma,
Oletara onye e mejoro, Chukwu oma,
Ekwueme, Chinaecherem, so Gi bu Chim m,
Ekwueme m, Ekwueme,
see what you’ve done for me,
see how you set me free,
You’re the Living God ooo,
Eze no one like you.
See what you’ve done for me
see how you..